Jidenna wepụtara abọm mbụ ya nke ya na Black Spadez tiri dịka ọrụ ikpeazụ ha na Milton Academy, ebe Jidenna gụsịrị akwụkwọ na 2003. Na ụlọ akwụkwọ sekọndịrị ọ chọpụtara ngalaba otu rapụ nke akpọrọ Black Spadez, ọ were malite imepụta, ịhazi na ide ihe. Na 1995, ezinụlọ kwagara Norwood, Massachusetts, wee mesịa gaa Milton, Massachusetts, na 2000. Mgbe Jidenna dị afọ isii, ezinụlọ ya laghachiri United Steeti. Jidenna tolitere nwantịtị oge na Naịjirịa, ebe nna ya na-aru ọrụ dịka onye nkuzi nke sayensi kọmputa na Enugu State University. Nna ya bụ Tama Mobisson bụ onye na-ahụ maka ego ebe nne ya bụ Oliver Mobisson, bụ onye mmụta Igbo na Naịjirịa. Mmalite ndụ na agụm akwụkwọ Ī mụrụ Jidenna Theodore Mobisson na na Wisconsin Rapids, Wisconsin.
0 Comments
Leave a Reply. |